AKA Mp3 By Gabriel Eziashi + Lyrics


Gabriel Eziashi Aka Jehovah MP3 download . Another fulfilling Gospel single titled "AKA Jehovah" by Gabriel Eziashi.aka aka ya. click on Download and feel the move of God.

LYRICS

Aka aka ya aka Jehovah meme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam Aka aka ya aka Jehovah meme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah meme nam Jehovah muoo... Daddy bi nelu igwe Ogodo ye nakpu nala Aka aka ya aka Jehovah meme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah meme nam Aka aka ya aka Jehovah meme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah meme nam Daddy muooo Onye neme nma ngi bu chi muoo... Aka aka ye aka Jehovah neme nma Onye uku Onye Isi Daddy nakwa uzo ekene dili aha gioo... Aka aka ya aka Jehovah neme nma Aka nakpu nwa Aka nenye ndu Daddy neme nma oh oh... Aka aka ya aka Jehovah neme nma Onyenwem Onyenwem Onyenwem Jehovah muoo... Aka Jehovah meme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah meme nam

Share this

Related Posts

Previous
Next Post »